-
Abụ Solomọn 4:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Ifufe nke si n’ebe ugwu, teta.
Ifufe nke si n’ebe ndịda, fere bata.
Jiri nwayọọ fee n’ubi m.
Ka ísì ọma ya kusaa.”
“Ka onye m hụrụ n’anya bata n’ubi ya
Ma taa ọmarịcha mkpụrụ osisi ya.”
-