-
Abụ Solomọn 5:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Anya ya yiri nduru ndị nọ n’akụkụ iyi,
Ndị na-asa ahụ́ n’ime mmiri ara ehi,
Ndị nọ n’akụkụ ọdọ mmiri nke mmiri juru.
-
12 Anya ya yiri nduru ndị nọ n’akụkụ iyi,
Ndị na-asa ahụ́ n’ime mmiri ara ehi,
Ndị nọ n’akụkụ ọdọ mmiri nke mmiri juru.