-
Abụ Solomọn 7:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 “Gị nwa agbọghọ a na-akwanyere ùgwù,
Ụkwụ gị mara ezigbo mma n’akpụkpọ ụkwụ i yi.
Úkwù gị mara mma ka ihe e ji achọ mma
Nke onye na-akpụ ihe nke ọma kpụrụ.
-