-
Abụ Solomọn 7:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 M sịrị, ‘M ga-arịgo n’elu nkwụ
Ka m ghọrọ ụyọkọ mkpụrụ ya.’
Ka ara gị dịrị ka ụyọkọ mkpụrụ vaịn.
Ka ume ị na-ekupụ na-esi ísì ọma ka apụl.
-