Abụ Solomọn 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Onye m hụrụ n’anya, mee ngwa ngwa. Gbara ọsọ bịa ka ele+Ma ọ bụ ka oké mgbadaNke nọ n’ugwu ebe ahịhịa na-esi ísì ọma dị.”
14 “Onye m hụrụ n’anya, mee ngwa ngwa. Gbara ọsọ bịa ka ele+Ma ọ bụ ka oké mgbadaNke nọ n’ugwu ebe ahịhịa na-esi ísì ọma dị.”