Aịzaya 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ehi na-ama onye zụrụ ya,Jakị na-amakwa ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri. Ma ndị Izrel amaghị m.*+ Ndị m anaghị akpa àgwà ka ndị ma ihe.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:3 Ụlọ Nche,12/1/2006, p. 910/15/1992, p. 24 Amụma Aịsaịa I, p. 12-14
3 Ehi na-ama onye zụrụ ya,Jakị na-amakwa ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri. Ma ndị Izrel amaghị m.*+ Ndị m anaghị akpa àgwà ka ndị ma ihe.”