Aịzaya 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mụtanụ ime ihe ọma. Na-ekpenụ ikpe ziri ezi.+ Gwanụ onye na-emegbu mmadụ ka ọ gbanwee. Gbachiterenụ nwa na-enweghị nna.* Kpechitekwanụ ọnụ nwaanyị isi mkpe.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:17 Amụma Aịsaịa I, p. 26, 27-28 Ụlọ Nche,8/1/1998, p. 14
17 Mụtanụ ime ihe ọma. Na-ekpenụ ikpe ziri ezi.+ Gwanụ onye na-emegbu mmadụ ka ọ gbanwee. Gbachiterenụ nwa na-enweghị nna.* Kpechitekwanụ ọnụ nwaanyị isi mkpe.”+