Aịzaya 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị isi nọ na gị dị isi ike, bụrụkwa enyi ndị ohi.+ Ịna aka azụ* na-amasị onye ọ bụla n’ime ha. Ha na-achọkwa ka e nye ha onyinye.+ Ha anaghị ekpere nwa na-enweghị nna* ikpe ziri ezi,Nwaanyị isi mkpe nwee okwu, ha anaghị eleba ya anya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:23 Amụma Aịsaịa I, p. 31
23 Ndị isi nọ na gị dị isi ike, bụrụkwa enyi ndị ohi.+ Ịna aka azụ* na-amasị onye ọ bụla n’ime ha. Ha na-achọkwa ka e nye ha onyinye.+ Ha anaghị ekpere nwa na-enweghị nna* ikpe ziri ezi,Nwaanyị isi mkpe nwee okwu, ha anaghị eleba ya anya.+