Aịzaya 1:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M ga-emesi gị ike. M ga-anụcha gị otú e si anụcha ọla, gị adị ọcha ka ihe e ji ncha saa. M ga-asapụkwa unyi niile dị gị n’ahụ́.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:25 Amụma Aịsaịa I, p. 32-33
25 M ga-emesi gị ike. M ga-anụcha gị otú e si anụcha ọla, gị adị ọcha ka ihe e ji ncha saa. M ga-asapụkwa unyi niile dị gị n’ahụ́.+