Aịzaya 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ga-ekpere mba dị iche iche ikpe,Doziekwara ọtụtụ ndị okwu ha. Ha ga-akpụgharị mma agha ha ka ha bụrụ mma ogè,Kpụgharịakwa ube ha ka ha bụrụ mma e ji akwa osisi.+ Mba agaghị eweli mma agha lụso mba ọzọ agha. Ha agaghịkwa amụ otú e si alụ agha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:4 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,12/2016, p. 3 Ụlọ Nche,8/1/2000, p. 26-274/15/1997, p. 13-15, 22 Amụma Aịsaịa I, p. 37-38, 45-48 Teta!,5/8/1996, p. 12, 16-18
4 Ọ ga-ekpere mba dị iche iche ikpe,Doziekwara ọtụtụ ndị okwu ha. Ha ga-akpụgharị mma agha ha ka ha bụrụ mma ogè,Kpụgharịakwa ube ha ka ha bụrụ mma e ji akwa osisi.+ Mba agaghị eweli mma agha lụso mba ọzọ agha. Ha agaghịkwa amụ otú e si alụ agha.+
2:4 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,12/2016, p. 3 Ụlọ Nche,8/1/2000, p. 26-274/15/1997, p. 13-15, 22 Amụma Aịsaịa I, p. 37-38, 45-48 Teta!,5/8/1996, p. 12, 16-18