Aịzaya 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Chineke, ị hapụla ndị gị, bụ́ ndị ezinụlọ Jekọb,+N’ihi na ha emewela ọtụtụ ihe a na-eme n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ. Ha na-eme anwansi*+ ka ndị Filistia. Ha na ụmụ ndị ala ọzọ bikwa. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:6 Amụma Aịsaịa I, p. 49-50
6 Chineke, ị hapụla ndị gị, bụ́ ndị ezinụlọ Jekọb,+N’ihi na ha emewela ọtụtụ ihe a na-eme n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ. Ha na-eme anwansi*+ ka ndị Filistia. Ha na ụmụ ndị ala ọzọ bikwa.