Aịzaya 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịa n’ihi ndị niile dị mpako na ndị na-ebuli onwe ha elu. Ọ ga-abịakwa n’ihi mmadụ niile, ma onye ukwu ma onye nta.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:12 Amụma Aịsaịa I, p. 51-53, 56
12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịa n’ihi ndị niile dị mpako na ndị na-ebuli onwe ha elu. Ọ ga-abịakwa n’ihi mmadụ niile, ma onye ukwu ma onye nta.+