-
Aịzaya 2:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ka ha nwee ike banye n’oghere ndị dị n’oké nkume
Nakwa n’ebe ndị gbawara agbawa ná nnukwu nkume,
Mgbe Jehova ga-ebili mee ka ụwa maa jijiji,
N’ihi na ike ya na-emenye ụjọ.
Ọ dị ebube, bụrụkwa onye ukwu.
-