Aịzaya 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha ga na-emekpa ibe ha ahụ́. Onye nke ọ bụla ga na-emekpa ibe ya ahụ́.+ Nwatakịrị nwoke ga na-akparị agadi nwoke. Onye na-enweghị ihe ọ bụ ga na-akparịkwa onye a na-akwanyere ùgwù.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:5 Amụma Aịsaịa I, p. 56-57
5 Ha ga na-emekpa ibe ha ahụ́. Onye nke ọ bụla ga na-emekpa ibe ya ahụ́.+ Nwatakịrị nwoke ga na-akparị agadi nwoke. Onye na-enweghị ihe ọ bụ ga na-akparịkwa onye a na-akwanyere ùgwù.+