Aịzaya 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị na-agwa ndị m ihe ha na-arụ na-emesi ha ike. Ọ bụkwa ụmụ nwaanyị na-achị ha. Unu ndị m, ndị ndú unu edufuola unu. Ha emeekwala ka ụzọ unu kwesịrị iso gbagwojuo unu anya.+
12 Ndị na-agwa ndị m ihe ha na-arụ na-emesi ha ike. Ọ bụkwa ụmụ nwaanyị na-achị ha. Unu ndị m, ndị ndú unu edufuola unu. Ha emeekwala ka ụzọ unu kwesịrị iso gbagwojuo unu anya.+