Aịzaya 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova ga-ekpe ndị okenye na ndị isi ndị ya ikpe. “Unu agbaala ubi vaịn ọkụ. Ihe unu zuru na nke ndị ogbenye dịkwa n’ụlọ unu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:14 Amụma Aịsaịa I, p. 57-58
14 Jehova ga-ekpe ndị okenye na ndị isi ndị ya ikpe. “Unu agbaala ubi vaịn ọkụ. Ihe unu zuru na nke ndị ogbenye dịkwa n’ụlọ unu.+