Aịzaya 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Gịnị mere unu ji na-emesi ndị m ike,Na-echikwa ụmụ ogbenye ọnụ n’ala?”+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru ihe ndị a. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:15 Amụma Aịsaịa I, p. 57-58
15 Gịnị mere unu ji na-emesi ndị m ike,Na-echikwa ụmụ ogbenye ọnụ n’ala?”+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru ihe ndị a.