Aịzaya 3:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 A ga na-anụ ísì ihe rere ere n’ahụ́ ha kama ịnụ ísì mmanụ balsam.+ Ha ga-eke eriri kama ike ájị̀. Ha ga-enwe isi nkwọcha+ kama inwe ntutu isi mara mma. Ha ga-eyi ákwà iru uju+ kama iyi ákwà dị oké ọnụ. Kama ịchọ ha mma, a ga-akacha ha ihe n’ahụ́. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:24 Amụma Aịsaịa I, p. 59
24 A ga na-anụ ísì ihe rere ere n’ahụ́ ha kama ịnụ ísì mmanụ balsam.+ Ha ga-eke eriri kama ike ájị̀. Ha ga-enwe isi nkwọcha+ kama inwe ntutu isi mara mma. Ha ga-eyi ákwà iru uju+ kama iyi ákwà dị oké ọnụ. Kama ịchọ ha mma, a ga-akacha ha ihe n’ahụ́.