Aịzaya 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M nụrụ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ṅụrụ iyiNa n’agbanyeghị na ọtụtụ ụlọ buru ibu, maakwa mma,A ga-ala ha n’iyi. E nweghịkwa onye ga-ebi na ha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:9 Amụma Aịsaịa I, p. 79-80
9 M nụrụ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ṅụrụ iyiNa n’agbanyeghị na ọtụtụ ụlọ buru ibu, maakwa mma,A ga-ala ha n’iyi. E nweghịkwa onye ga-ebi na ha.+