Aịzaya 5:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Otú ha si agbọ ụja yiri nke ọdụm. Ha na-agbọkwa ụja ka nwa ọdụm.+ Ha baa mba, ha anwụde anụ ha ga-eri,Buru ya pụọ. E nweghịkwa onye ga-anapụta ha ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:29 Amụma Aịsaịa I, p. 86
29 Otú ha si agbọ ụja yiri nke ọdụm. Ha na-agbọkwa ụja ka nwa ọdụm.+ Ha baa mba, ha anwụde anụ ha ga-eri,Buru ya pụọ. E nweghịkwa onye ga-anapụta ha ya.