Aịzaya 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M kwuziri, sị: “Efuola m! Onye nwụrụ anwụ ka m bụzi,*N’ihi na anya m ahụla Eze bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha. Okwu na-esi m n’ọnụ apụta adịghị ọcha. Ọ bụkwa ndị okwu na-adịghị ọcha na-esi n’ọnụ apụta ka mụ na ha bi.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:5 Bịaruo Jehova Nso, p. 32-34 Amụma Aịsaịa I, p. 90-92 Ụlọ Nche,4/1/1991, p. 22-23
5 M kwuziri, sị: “Efuola m! Onye nwụrụ anwụ ka m bụzi,*N’ihi na anya m ahụla Eze bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha. Okwu na-esi m n’ọnụ apụta adịghị ọcha. Ọ bụkwa ndị okwu na-adịghị ọcha na-esi n’ọnụ apụta ka mụ na ha bi.”+