Aịzaya 6:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, e kee ndị Izrel ụzọ iri, otu ụzọ ka ga-anọ n’ala ha, ma, a ga-agba otu ụzọ a ọkụ ọzọ. Ndị Izrel dị ka nnukwu osisi, dịkwa ka osisi ook úkwù ha na-afọdụ ma e gbutuo ha. Ome* dị nsọ ga-epulite n’úkwù ha.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:13 Amụma Aịsaịa I, p. 97-98, 99-100
13 Ma, e kee ndị Izrel ụzọ iri, otu ụzọ ka ga-anọ n’ala ha, ma, a ga-agba otu ụzọ a ọkụ ọzọ. Ndị Izrel dị ka nnukwu osisi, dịkwa ka osisi ook úkwù ha na-afọdụ ma e gbutuo ha. Ome* dị nsọ ga-epulite n’úkwù ha.”