Aịzaya 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Sị ya, ‘Echegbula onwe gị. Atụla egwu, ka obi gharakwa ịmapụ gị maka ezigbo iwe Rizin eze Siria na nwa Remalaya na-ewe.+ Ha yiri mkpirisi nkụ abụọ refọrọ erefọ ndị na-akwụ anwụrụ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:4 Ụlọ Nche,12/1/2006, p. 9 Amụma Aịsaịa I, p. 102-104
4 Sị ya, ‘Echegbula onwe gị. Atụla egwu, ka obi gharakwa ịmapụ gị maka ezigbo iwe Rizin eze Siria na nwa Remalaya na-ewe.+ Ha yiri mkpirisi nkụ abụọ refọrọ erefọ ndị na-akwụ anwụrụ.