Aịzaya 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Isi obodo Ifrem bụ Sameria.+ Onyeisi Sameria bụ nwa Remalaya.+ Ọ bụrụ na okwukwe unu esighị ike,Alaeze unu agaghị esi ike.”’” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:9 Amụma Aịsaịa I, p. 105-106
9 Isi obodo Ifrem bụ Sameria.+ Onyeisi Sameria bụ nwa Remalaya.+ Ọ bụrụ na okwukwe unu esighị ike,Alaeze unu agaghị esi ike.”’”