-
Aịzaya 7:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Tupu nwa ahụ etoruo mgbe ọ ga-ama otú ọ ga-esi jụ ihe ọjọọ mewe ihe ọma, ọ gaghị ahụ ihe ọzọ ọ ga-eri ma e wezụga bọta na mmanụ aṅụ.
-