Aịzaya 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na tupu nwa ahụ etoruo ịmata otú ọ ga-esi jụ ihe ọjọọ mewe ihe ọma, obodo ndị eze abụọ ahụ unu na-atụ ụjọ ga-atọgbọrọ chakoo.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:16 Amụma Aịsaịa I, p. 107-108
16 N’ihi na tupu nwa ahụ etoruo ịmata otú ọ ga-esi jụ ihe ọjọọ mewe ihe ọma, obodo ndị eze abụọ ahụ unu na-atụ ụjọ ga-atọgbọrọ chakoo.+