Aịzaya 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ehaz, Jehova ga-eme ka gị na ndị gị na ezinụlọ nna gị nọrọ ndụ n’oge ihe ga-esi ike otú ọ na-esitụbeghị kemgbe ndị Ifrem hapụrụ ndị Juda nọọrọ onwe ha.+ Ọ ga-ezite eze Asiria.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:17 Amụma Aịsaịa I, p. 109
17 Ehaz, Jehova ga-eme ka gị na ndị gị na ezinụlọ nna gị nọrọ ndụ n’oge ihe ga-esi ike otú ọ na-esitụbeghị kemgbe ndị Ifrem hapụrụ ndị Juda nọọrọ onwe ha.+ Ọ ga-ezite eze Asiria.+