-
Aịzaya 7:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ebe ọ bụ na mmiri ara ehi ga-ehi nne, mmadụ ga na-eri bọta, n’ihi na onye ọ bụla fọrọ n’ala ahụ agaghị ahụ ihe ọzọ ọ ga-eri ma e wezụga bọta na mmanụ aṅụ.
-