-
Aịzaya 7:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Mmadụ agaghị eru nso n’ugwu niile a na-ejibu ọ́gụ̀ abọ ahịhịa n’ihi egwu ọ na-atụ osisi ogwu na ahịhịa ndị dị ebe ndị ahụ. Ugwu ndị ahụ ga-aghọkwa ebe ehi na atụrụ na-ata ahịhịa.”
-