Aịzaya 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mụ na nwunye m, bụ́ onye amụma nwaanyị, wee nwee mmekọahụ,* ya adịrị ime, mechaakwa mụọ nwa nwoke.+ Jehova wee sị m: “Gụọ ya Meha-shalal-hash-baz, Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:3 Ụlọ Nche,11/15/2013, p. 16-17 Amụma Aịsaịa I, p. 8, 112
3 Mụ na nwunye m, bụ́ onye amụma nwaanyị, wee nwee mmekọahụ,* ya adịrị ime, mechaakwa mụọ nwa nwoke.+ Jehova wee sị m: “Gụọ ya Meha-shalal-hash-baz,