-
Aịzaya 8:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Mgbe Jehova na-agwa m okwu, ọ tụkwasịrị m aka ya siri ike, gwakwa m ka m ghara ịkpa àgwà ka ndị a. Ọ gwara m, sị: