Aịzaya 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Chetanụ na ọ bụ naanị Jehova nke ụsụụ ndị agha dị nsọ.+ Ọ bụ ya ka unu kwesịrị ịna-atụ egwu,Ọ bụ ya kwesịrị ime ka unu na-ama jijiji.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:13 Amụma Aịsaịa I, p. 114-115
13 Chetanụ na ọ bụ naanị Jehova nke ụsụụ ndị agha dị nsọ.+ Ọ bụ ya ka unu kwesịrị ịna-atụ egwu,Ọ bụ ya kwesịrị ime ka unu na-ama jijiji.”+