Aịzaya 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ ga-adị ka ụlọ nsọ,Ma ọ ga-aghọrọ alaeze abụọ dị n’IzrelNkume na-akpọbi mmadụ ụkwụ+Na oké nkume na-akwada mmadụ. Ọ ga-aghọkwara ndị bi na JeruselemIgbudu na ọnyà. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:14 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche,10/1/2008, p. 5 Amụma Aịsaịa I, p. 115
14 Ọ ga-adị ka ụlọ nsọ,Ma ọ ga-aghọrọ alaeze abụọ dị n’IzrelNkume na-akpọbi mmadụ ụkwụ+Na oké nkume na-akwada mmadụ. Ọ ga-aghọkwara ndị bi na JeruselemIgbudu na ọnyà.