Aịzaya 8:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mba, kama unu kwesịrị isi n’iwu Chineke nakwa n’ihe ndị ọzọ o kwuru* mata ihe unu chọrọ ịmata. Ọ bụrụ na ihe ha na-ekwu abụghị ihe Chineke kwuru, ha enweghị ihe na-enye ha ìhè.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:20 Amụma Aịsaịa I, p. 121-123
20 Mba, kama unu kwesịrị isi n’iwu Chineke nakwa n’ihe ndị ọzọ o kwuru* mata ihe unu chọrọ ịmata. Ọ bụrụ na ihe ha na-ekwu abụghị ihe Chineke kwuru, ha enweghị ihe na-enye ha ìhè.+