Aịzaya 8:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ihe ga-esiri onye ọ bụla na-agafe n’obodo a ike. Agụụ ga na-agụkwa ya.+ N’ihi iwe juru ya obi maka agụụ na-agụ ya, ọ ga-eleli anya elu kparịa ma eze ya ma Chineke ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:21 Ụlọ Nche,8/15/2013, p. 11 Amụma Aịsaịa I, p. 123-124
21 Ihe ga-esiri onye ọ bụla na-agafe n’obodo a ike. Agụụ ga na-agụkwa ya.+ N’ihi iwe juru ya obi maka agụụ na-agụ ya, ọ ga-eleli anya elu kparịa ma eze ya ma Chineke ya.