-
Aịzaya 8:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ọ ga-elekwa anya n’ụwa, ma naanị ihe ọ ga-ahụ bụ nsogbu na ọchịchịrị, ihe na-emenye mmadụ ụjọ na ihe isi ike, ihe mgbu na itiri.
-