Aịzaya 9:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị Siria ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa, ndị Filistia esi n’ebe ọdịda anyanwụ* bịa.+ Ha ga-emeghe ọnụ ripịa ndị Izrel.+ N’ihi isi ha na-enupụ, iwe ya adajụbeghị,Kama ọ ka welitere aka ka ọ taa ha ahụhụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:12 Amụma Aịsaịa I, p. 134, 136-137
12 Ndị Siria ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ bịa, ndị Filistia esi n’ebe ọdịda anyanwụ* bịa.+ Ha ga-emeghe ọnụ ripịa ndị Izrel.+ N’ihi isi ha na-enupụ, iwe ya adajụbeghị,Kama ọ ka welitere aka ka ọ taa ha ahụhụ.+