-
Aịzaya 9:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ọ bụ ya mere na ihe ụmụ okorobịa obodo a agaghị amasị Jehova.
Ọ gaghịkwa emere ụmụ na-enweghị nna* na ụmụ nwaanyị isi mkpe obodo a ebere,
N’ihi na ha niile akwụsịla ife Chineke, mewe ihe ọjọọ.+
Ha niile na-ekwukwa okwu nzuzu.
N’ihi isi ha na-enupụ, iwe ya adajụbeghị,
Kama ọ ka welitere aka ka ọ taa ha ahụhụ.+
-