-
Aịzaya 9:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 N’ihi na ihe ọjọọ agbasaala ebe niile
Otú ọkụ si agbasa repịa osisi ogwu na ahịhịa.
Ọkụ a gbawa obere osisi ndị dị n’oké ọhịa,
Irighiri ihe ndị si n’ọkụ a ga-eso anwụrụ ọkụ na-akwụgo elu.
-