-
Aịzaya 9:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 A mụnyere obodo a ọkụ
N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha eweela iwe.
Ọkụ ga-eregbukwa ndị bi n’obodo a.
E nweghị onye ga-emetere ibe ya ebere, ya sọkwa ya ya bụrụ nwanne ya.
-