Aịzaya 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụfọdụ n’ime unu ga-eso ndị mkpọrọ hulata ala. A ga-egbukwa ndị fọrọnụ. N’ihi isi ha na-enupụ, iwe ya adajụbeghị,Kama ọ ka welitere aka ka ọ taa ha ahụhụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:4 Amụma Aịsaịa I, p. 134, 142-143
4 Ụfọdụ n’ime unu ga-eso ndị mkpọrọ hulata ala. A ga-egbukwa ndị fọrọnụ. N’ihi isi ha na-enupụ, iwe ya adajụbeghị,Kama ọ ka welitere aka ka ọ taa ha ahụhụ.+