Aịzaya 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Jehova rụchaa ọrụ niile ọ na-arụ n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem, ọ ga-ata eze Asiria ahụhụ maka na ọ dị mpako, onwe ya na-ebukwa ya isi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:12 Amụma Aịsaịa I, p. 147-148
12 “Jehova rụchaa ọrụ niile ọ na-arụ n’Ugwu Zayọn nakwa na Jeruselem, ọ ga-ata eze Asiria ahụhụ maka na ọ dị mpako, onwe ya na-ebukwa ya isi.+