-
Aịzaya 10:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 M ga-ebukọrọ akụ̀ ndị dị iche iche n’egbughị oge,
Otú ahụ mmadụ na-ewere ihe dị n’akwụ́ nnụnụ n’egbughị oge.
M ga-achịkọrọ ihe niile dị n’ụwa,
Otú mmadụ si achịrị àkwá a hapụrụ ahapụ.
E nweghị nnụnụ ga na-efegharị nku ya. E nweghịkwa nke ga-emeghe ọnụ ya ma ọ bụ bee ubé.’”
-