Aịzaya 10:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Anyụike ọ̀ ga-anyara onye ji ya na-egbutu ihe isi? Mma e ji akwọ osisi ọ̀ ga-eche na ya ka onye ji ya akwọ osisi? Mkpara+ ò nwere ike ịna-efegharị onye ji ya? Ka ụtarị ò nwere ike ibuli onye ji ya elu? Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:15 Amụma Aịsaịa I, p. 148-149
15 Anyụike ọ̀ ga-anyara onye ji ya na-egbutu ihe isi? Mma e ji akwọ osisi ọ̀ ga-eche na ya ka onye ji ya akwọ osisi? Mkpara+ ò nwere ike ịna-efegharị onye ji ya? Ka ụtarị ò nwere ike ibuli onye ji ya elu?