Aịzaya 10:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Ga-eme ka ndị buru ibu n’obodo ahụ* taa ahụ́.+ Ndị Asiria agaghịzi adị ebube. Ha ga-adị ka ihe ọkụ repịara.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:16 Amụma Aịsaịa I, p. 149-150
16 N’ihi ya, ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Ga-eme ka ndị buru ibu n’obodo ahụ* taa ahụ́.+ Ndị Asiria agaghịzi adị ebube. Ha ga-adị ka ihe ọkụ repịara.+