Aịzaya 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ìhè na-enwu n’Izrel+ ga-aghọ ọkụ.+ Onye Nsọ Izrel ga-aghọkwa ire ọkụ. Ọkụ a ga-enwusi ike ma repịa ahịhịa na ogwu n’ala ndị Asiria n’otu ụbọchị. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:17 Amụma Aịsaịa I, p. 149-150
17 Ìhè na-enwu n’Izrel+ ga-aghọ ọkụ.+ Onye Nsọ Izrel ga-aghọkwa ire ọkụ. Ọkụ a ga-enwusi ike ma repịa ahịhịa na ogwu n’ala ndị Asiria n’otu ụbọchị.