Aịzaya 10:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ụbọchị ahụ, ndị fọrọ n’IzrelNa ndị ezinụlọ Jekọb aka na-akpaghịAgaghịzi atụkwasị mba ndị na-alụso ha ọgụ obi.+ Kama, ha ga-atụkwasị Jehova,Bụ́ Onye Nsọ Izrel, obi, na-erubekwara ya isi. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:20 Amụma Aịsaịa I, p. 155-156
20 N’ụbọchị ahụ, ndị fọrọ n’IzrelNa ndị ezinụlọ Jekọb aka na-akpaghịAgaghịzi atụkwasị mba ndị na-alụso ha ọgụ obi.+ Kama, ha ga-atụkwasị Jehova,Bụ́ Onye Nsọ Izrel, obi, na-erubekwara ya isi.