Aịzaya 10:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ bụ naanị ndị fọrọnụ,Ya bụ, ndị fọrọ n’ezinụlọ Jekọb, ga-alọghachikwute Chineke bụ́ Dike.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:21 Ụlọ Nche,12/15/2008, p. 22 Amụma Aịsaịa I, p. 155-156