Aịzaya 10:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’oge na-adịghị anya, m ga-akwụsị iwesa unu iwe. M ga-ewesawazi ndị Asiria iwe, laakwa ha n’iyi.+