Aịzaya 10:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-ewere ụtarị pịa ha,+ otú o mere mgbe o meriri ndị Midian n’akụkụ oké nkume Oreb.+ Ọ ga-agbatị mkpara ya n’elu oké osimiri, weliekwa ya elu otú o mere ndị Ijipt.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:26 Amụma Aịsaịa I, p. 150-151
26 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-ewere ụtarị pịa ha,+ otú o mere mgbe o meriri ndị Midian n’akụkụ oké nkume Oreb.+ Ọ ga-agbatị mkpara ya n’elu oké osimiri, weliekwa ya elu otú o mere ndị Ijipt.+